IGBO History & Facts (@igbohistofacts) 's Twitter Profile
IGBO History & Facts

@igbohistofacts

Igbo Voice. Telling the Igbo stories to the world, some of which have been forgotten or eroded by western culture. Send us a DM for online IGBO CLASS & Adverts.

ID: 3179710631

linkhttp://Instagram.com/IgboHistoFacts calendar_today18-04-2015 14:52:56

7,7K Tweet

309,309K Followers

60 Following

IGBO History & Facts (@igbohistofacts) 's Twitter Profile Photo

Igbo bụ Igbo, na ọnwa ọhụrụ a: Ndụ mmiri, ndụ azụ Anyị ga-eje, na-abata Ọ ga-adịrị nwoke mma Ọ ga-adịrị nwaanyị mma Ihe anyị ga-eri, ga-abia Nke ga-eri anyị, ga-agba ọsọ O bịara igbu anyị, ga-egbu onwe ya. tie iseee!

Igbo bụ Igbo, na ọnwa ọhụrụ a:

Ndụ mmiri, ndụ azụ
Anyị ga-eje, na-abata
Ọ ga-adịrị nwoke mma
Ọ ga-adịrị nwaanyị mma
Ihe anyị ga-eri, ga-abia
Nke ga-eri anyị, ga-agba ọsọ
O bịara igbu anyị, ga-egbu onwe ya.

tie iseee!